2 Ndị Eze 25:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ha wee gbuo ụmụ ndị ikom Zedekaya n’ihu ya,+ ọ rụkpọsịkwara Zedekaya anya,+ e mesịa, ọ tụrụ ya ịgà e ji ọla kọpa mee+ wee kpụrụ ya bịa Babịlọn.+ 2 Ihe E Mere 36:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ọ kpụkwaara ndị mma agha gbufọrọ laa Babịlọn.+ Ha wee bụrụ ndị na-ejere ya na ụmụ ya ozi+ ruo mgbe alaeze Peshia+ malitere ịchị; Jeremaya 39:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Eze Babịlọn wee nọrọ na Ribla gbuo+ ụmụ Zedekaya n’ihu ya,+ eze Babịlọn gbukwara ndị Juda niile a ma ama.+ Jeremaya 52:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ndị agha ndị Kaldia wee chụwa eze,+ ha wee chụkwute Zedekaya+ na mbara ọzara Jeriko; ndị agha ya niile wee hapụ ya gbasasịa.+
7 Ha wee gbuo ụmụ ndị ikom Zedekaya n’ihu ya,+ ọ rụkpọsịkwara Zedekaya anya,+ e mesịa, ọ tụrụ ya ịgà e ji ọla kọpa mee+ wee kpụrụ ya bịa Babịlọn.+
20 Ọ kpụkwaara ndị mma agha gbufọrọ laa Babịlọn.+ Ha wee bụrụ ndị na-ejere ya na ụmụ ya ozi+ ruo mgbe alaeze Peshia+ malitere ịchị;
6 Eze Babịlọn wee nọrọ na Ribla gbuo+ ụmụ Zedekaya n’ihu ya,+ eze Babịlọn gbukwara ndị Juda niile a ma ama.+
8 Ndị agha ndị Kaldia wee chụwa eze,+ ha wee chụkwute Zedekaya+ na mbara ọzara Jeriko; ndị agha ya niile wee hapụ ya gbasasịa.+