Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Jeremaya 10:21
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 21 N’ihi na ndị na-azụ atụrụ emewo ihe n’echeghị echiche,+ ha achọghị Jehova.+ Ọ bụ ya mere ha ejighị nghọta mee ihe, a chụsasịwokwa anụmanụ ha niile ndị nọ n’ebe ịta ahịhịa.”+

  • Jeremaya 23:2
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 2 Ya mere, nke a bụ ihe Jehova bụ́ Chineke Izrel kwuru megide ndị ọzụzụ atụrụ na-azụ ndị m dị ka atụrụ: “Unu achụsasịwo atụrụ m; unu na-emekwa ka ha gbasasịa, unu elebaraghị ha anya.”+

      “Lee, m ga-elebara unu anya n’ihi omume ọjọọ unu,”+ ka Jehova kwuru.

  • Ezikiel 34:2
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 2 “Nwa nke mmadụ, buo amụma ihe a ga-eme ndị ọzụzụ atụrụ Izrel. Buo amụma, gwa ha, ya bụ, ndị ọzụzụ atụrụ ahụ, sị, ‘Nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru: “Ahụhụ ga-adịrị ndị ọzụzụ atụrụ Izrel,+ bụ́ ndị ghọworo ndị na-azụ onwe ha!+ Ọ́ bụghị ìgwè atụrụ ka ndị ọzụzụ atụrụ kwesịrị ịzụ?+

  • Zekaraya 11:5
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 5 ndị zụtara ha gburu ha,+ ọ bụ ezie na ikpe amaghị ha.+ Ndị na-ere ha ere+ na-asịkwa: “Ka Jehova bụrụ onye a gọziri agọzi. M ga-enweta akụnụba.”+ Ndị na-azụ ha enweghịkwa ọmịiko ọ bụla n’ebe ha nọ.’+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya