Ezikiel 18:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Wepụnụ mmebi iwu unu niile n’ebe unu nọ,+ meerenụ onwe unu obi ọhụrụ+ na mmụọ ọhụrụ,+ n’ihi na, gịnị mere unu ga-eji nwụọ,+ unu ụlọ Izrel?’ 2 Pita 3:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Jehova adịghị egbu oge n’imezu nkwa ya,+ dị ka ụfọdụ ndị si ewere igbu oge, kama ọ na-enwere unu ndidi n’ihi na ọ chọghị ka e bibie onye ọ bụla, kama ọ chọrọ ka mmadụ niile chegharịa.+
31 Wepụnụ mmebi iwu unu niile n’ebe unu nọ,+ meerenụ onwe unu obi ọhụrụ+ na mmụọ ọhụrụ,+ n’ihi na, gịnị mere unu ga-eji nwụọ,+ unu ụlọ Izrel?’
9 Jehova adịghị egbu oge n’imezu nkwa ya,+ dị ka ụfọdụ ndị si ewere igbu oge, kama ọ na-enwere unu ndidi n’ihi na ọ chọghị ka e bibie onye ọ bụla, kama ọ chọrọ ka mmadụ niile chegharịa.+