45 “‘Mgbe unu kere ala ahụ ka ọ bụrụ ihe nketa unu,+ unu ga-enye Jehova onyinye.+ Unu ga-enye ya mpaghara dị nsọ n’ala ahụ;+ ogologo ya ga-adị puku kubit iri abụọ na ise, obosara ya ga-adị puku kubit iri.+ Ọ ga-abụ mpaghara dị nsọ n’ókè ya niile gbaa gburugburu.