Aịzaya 60:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Onye nta ga-aghọ otu puku mmadụ, onye kasị nta ga-aghọkwa mba dị ike.+ Mụ onwe m, Jehova, ga-eme ka o mezuo ọsọ ọsọ n’oge ya.”+ Daniel 7:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ọ ga-ekwu okwu ọbụna megide Onye Kasị Elu,+ ọ ga na-enyekwa ndị nsọ nke Onye Kasị Elu nsogbu.+ Ọ ga-achọ ịgbanwe oge+ na iwu,+ a ga-enyefekwa ha n’aka ya ruo otu oge, oge abụọ na ọkara otu oge.+ Ọrụ Ndịozi 1:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ọ gwara ha, sị: “Ọ dịrịghị unu ịmara oge ahụ ma ọ bụ mgbe a kara aka+ nke Nna m debere ka ọ dị n’aka ya;+
22 Onye nta ga-aghọ otu puku mmadụ, onye kasị nta ga-aghọkwa mba dị ike.+ Mụ onwe m, Jehova, ga-eme ka o mezuo ọsọ ọsọ n’oge ya.”+
25 Ọ ga-ekwu okwu ọbụna megide Onye Kasị Elu,+ ọ ga na-enyekwa ndị nsọ nke Onye Kasị Elu nsogbu.+ Ọ ga-achọ ịgbanwe oge+ na iwu,+ a ga-enyefekwa ha n’aka ya ruo otu oge, oge abụọ na ọkara otu oge.+
7 Ọ gwara ha, sị: “Ọ dịrịghị unu ịmara oge ahụ ma ọ bụ mgbe a kara aka+ nke Nna m debere ka ọ dị n’aka ya;+