Daniel 8:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ọ ga-adịkwa ike nke ukwuu, ma ọ gaghị abụ n’ike aka ya.+ Ọ ga-ewetakwa mbibi n’ụzọ dị ịtụnanya,+ ọ ga-enwekwa ihe ịga nke ọma, meekwa ihe n’ụzọ dị irè. Ọ ga-ala ndị dike n’iyi, laakwa ndị nsọ n’iyi.+ Matiu 24:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “Mgbe ahụ, ndị mmadụ ga-enyefe unu ka a kpagbuo unu,+ ha ga-egbukwa+ unu, mba niile ga-akpọkwa unu asị+ n’ihi aha m.+ Mkpughe 11:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Mgbe ha gbasịrị àmà ha, anụ ọhịa ahụ nke ga-esi n’abis rịgota+ ga-ebuso ha agha, meriekwa ha ma gbuo ha.+
24 Ọ ga-adịkwa ike nke ukwuu, ma ọ gaghị abụ n’ike aka ya.+ Ọ ga-ewetakwa mbibi n’ụzọ dị ịtụnanya,+ ọ ga-enwekwa ihe ịga nke ọma, meekwa ihe n’ụzọ dị irè. Ọ ga-ala ndị dike n’iyi, laakwa ndị nsọ n’iyi.+
9 “Mgbe ahụ, ndị mmadụ ga-enyefe unu ka a kpagbuo unu,+ ha ga-egbukwa+ unu, mba niile ga-akpọkwa unu asị+ n’ihi aha m.+
7 Mgbe ha gbasịrị àmà ha, anụ ọhịa ahụ nke ga-esi n’abis rịgota+ ga-ebuso ha agha, meriekwa ha ma gbuo ha.+