8 Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Otú ahụ ọ na-abụ mmadụ hụ ụyọkọ mkpụrụ vaịn nke ga-agbapụta mmanya ọhụrụ,+ ya asị, ‘Ebibila ya,+ n’ihi na ngọzi dị n’ime ya,’+ otú ahụ ka m ga-eme n’ihi ndị ohu m ka m wee ghara ibibi mmadụ niile.+
19 Mkpụrụ ọ̀ ka dị n’ebe a na-echekwa mkpụrụ?+ Ruokwa ugbu a, osisi vaịn na osisi fig na osisi pọmigranet na osisi oliv amịbeghị mkpụrụ, ka ọ̀ mịwo? Malite taa, m ga-awụkwasị unu ngọzi.’”+