Ilu 30:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 E nwere ọgbọ nke na-akpọ ọbụna nna ya iyi, nke na-adịghịkwa agọzi ọbụna nne ya.+ Ezikiel 22:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ha elelịwo nna na nne nọ n’ime gị.+ Ha erigbuwo onye mbịarambịa nọ n’etiti gị.+ Ha emegbuwo nwa na-enweghị nna na nwaanyị di ya nwụrụ nọ n’ime gị.”’”+ Matiu 10:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Nwanne+ ga-enyefekwa nwanne ya n’aka ọnwụ, nna ga-enyefekwa nwa ya, ụmụ ga-ebilikwa megide nne na nna ha, ha ga-emekwa ka e gbuo ha.+ Luk 21:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ndị mụrụ unu+ na ụmụnne na ndị ikwu na ndị enyi unu ga-ararakwa unu nye, ha ga-egbukwa ụfọdụ n’ime unu;+
7 Ha elelịwo nna na nne nọ n’ime gị.+ Ha erigbuwo onye mbịarambịa nọ n’etiti gị.+ Ha emegbuwo nwa na-enweghị nna na nwaanyị di ya nwụrụ nọ n’ime gị.”’”+
21 Nwanne+ ga-enyefekwa nwanne ya n’aka ọnwụ, nna ga-enyefekwa nwa ya, ụmụ ga-ebilikwa megide nne na nna ha, ha ga-emekwa ka e gbuo ha.+
16 Ndị mụrụ unu+ na ụmụnne na ndị ikwu na ndị enyi unu ga-ararakwa unu nye, ha ga-egbukwa ụfọdụ n’ime unu;+