Jeremaya 31:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 A ga-agbatị ụdọ e ji atụ̀ ihe+ ruo n’ugwu Gereb, ọ ga-agakwa gburugburu ruo Goa. Ezikiel 40:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 O wee kpọta m n’ebe ahụ, ma, lee! otu nwoke nọ n’ebe ahụ. O yiri ọla kọpa,+ o jikwa ụdọ ogho n’aka ya, tinyere okporo ahịhịa amị e ji atụ̀ ihe+ ma guzoro n’ọnụ ụzọ ámá. Zekaraya 2:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 M wee lepụ anya hụ, ma, lee! e nwere otu nwoke nke ji ụdọ e ji atụ̀ ihe.+
3 O wee kpọta m n’ebe ahụ, ma, lee! otu nwoke nọ n’ebe ahụ. O yiri ọla kọpa,+ o jikwa ụdọ ogho n’aka ya, tinyere okporo ahịhịa amị e ji atụ̀ ihe+ ma guzoro n’ọnụ ụzọ ámá.