Abụ Ọma 45:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Chineke bụ ocheeze gị ruo mgbe ebighị ebi, ọbụna ruo mgbe niile ebighị ebi;+Mkpanaka nke ọbụbụeze gị bụ mkpanaka nke izi ezi.+ Aịzaya 9:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ihi na a mụworo anyị otu nwa,+ e nyewokwa anyị otu nwa nwoke;+ ịchịisi ga-adị n’ubu ya.+ A ga-akpọ ya Onye Ndụmọdụ Dị Ebube,+ Chineke nke bụ́ Dike,+ Nna Mgbe Ebighị Ebi,+ Onyeisi Udo.+ Hosia 3:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 E mesịa, ụmụ Izrel ga-alọghachi chọọ Jehova bụ́ Chineke ha,+ chọọkwa Devid bụ́ eze ha;+ ha ga-amara jijiji bịakwute Jehova+ na ịdị mma ya n’oge ikpeazụ.+
6 Chineke bụ ocheeze gị ruo mgbe ebighị ebi, ọbụna ruo mgbe niile ebighị ebi;+Mkpanaka nke ọbụbụeze gị bụ mkpanaka nke izi ezi.+
6 N’ihi na a mụworo anyị otu nwa,+ e nyewokwa anyị otu nwa nwoke;+ ịchịisi ga-adị n’ubu ya.+ A ga-akpọ ya Onye Ndụmọdụ Dị Ebube,+ Chineke nke bụ́ Dike,+ Nna Mgbe Ebighị Ebi,+ Onyeisi Udo.+
5 E mesịa, ụmụ Izrel ga-alọghachi chọọ Jehova bụ́ Chineke ha,+ chọọkwa Devid bụ́ eze ha;+ ha ga-amara jijiji bịakwute Jehova+ na ịdị mma ya n’oge ikpeazụ.+