1 Ndị Eze 9:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 m ga-ebipụkwa Izrel n’elu ala ahụ m nyere ha;+ m ga-esikwa n’ihu m tụfuo ụlọ ahụ nke m doro nsọ nye aha m,+ Izrel ga-aghọkwa ihe e ji atụ ilu+ na ihe ịkwa emo n’etiti ndị niile. Jeremaya 12:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 “Ahapụwo m ụlọ m;+ agbahapụwo m ihe nketa m;+ Enyefewo m onye mkpụrụ obi m hụrụ n’anya n’ọbụ aka ndị iro ya.+ Jeremaya 22:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 “‘Ma ọ bụrụ na unu erubeghị isi n’ihe ndị a m kwuru, eji m onwe m na-aṅụ iyi,’+ ka Jehova kwuru, ‘na ụlọ a ga-aghọ ebe a lara n’iyi kpamkpam.’+ Matiu 21:43 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 43 Ọ bụ ya mere m ji asị unu, A ga-anapụ unu alaeze Chineke, werekwa ya nye mba nke na-amị mkpụrụ ya.+ Luk 19:42 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 42 sị: “A sị na gị onwe gị ghọtara+ n’ụbọchị taa ihe ndị ga-eweta udo—ma ugbu a, e zowo ha ka anya gị ghara ịhụ ha.+
7 m ga-ebipụkwa Izrel n’elu ala ahụ m nyere ha;+ m ga-esikwa n’ihu m tụfuo ụlọ ahụ nke m doro nsọ nye aha m,+ Izrel ga-aghọkwa ihe e ji atụ ilu+ na ihe ịkwa emo n’etiti ndị niile.
7 “Ahapụwo m ụlọ m;+ agbahapụwo m ihe nketa m;+ Enyefewo m onye mkpụrụ obi m hụrụ n’anya n’ọbụ aka ndị iro ya.+
5 “‘Ma ọ bụrụ na unu erubeghị isi n’ihe ndị a m kwuru, eji m onwe m na-aṅụ iyi,’+ ka Jehova kwuru, ‘na ụlọ a ga-aghọ ebe a lara n’iyi kpamkpam.’+
43 Ọ bụ ya mere m ji asị unu, A ga-anapụ unu alaeze Chineke, werekwa ya nye mba nke na-amị mkpụrụ ya.+
42 sị: “A sị na gị onwe gị ghọtara+ n’ụbọchị taa ihe ndị ga-eweta udo—ma ugbu a, e zowo ha ka anya gị ghara ịhụ ha.+