Matiu 9:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 E wee meghee anya ha. Jizọs nyesikwara ha iwu ike, sị: “Hụnụ na ọ dịghị onye maara banyere ya.”+ Matiu 12:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 ma o nyesiri ha iwu ike ka ha ghara ime ka a mata onye ọ bụ;+ Mak 7:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 O wee nye ha iwu ka ha ghara ịkọrọ onye ọ bụla;+ ma ka ọ na-enyekwu ha iwu, ka ha na-akọsakwu ya.+ Luk 5:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 O wee nye nwoke ahụ iwu ka ọ ghara ịkọrọ onye ọ bụla.+ Ọ sịrị ya: “Kama gaa gosi onye nchụàjà onwe gị,+ chụọkwa àjà+ maka ime ka ị dị ọcha, dị nnọọ ka Mozis nyere ntụziaka ya, ka o wee bụụrụ ha ihe àmà.”+
36 O wee nye ha iwu ka ha ghara ịkọrọ onye ọ bụla;+ ma ka ọ na-enyekwu ha iwu, ka ha na-akọsakwu ya.+
14 O wee nye nwoke ahụ iwu ka ọ ghara ịkọrọ onye ọ bụla.+ Ọ sịrị ya: “Kama gaa gosi onye nchụàjà onwe gị,+ chụọkwa àjà+ maka ime ka ị dị ọcha, dị nnọọ ka Mozis nyere ntụziaka ya, ka o wee bụụrụ ha ihe àmà.”+