Ọpụpụ 4:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ya mere, gawa, mụ onwe m ga-anọnyere ọnụ gị, m ga-akụziri gị ihe ị ga-ekwu.”+ Luk 21:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 n’ihi na m ga-eme ka unu nwee ọnụ na amamihe, nke ndị niile na-emegide unu na-agaghị enwe ike iguzogide ma ọ bụ ịgbagha.+ Ọrụ Ndịozi 4:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Pita jupụtara na mmụọ nsọ+ n’oge ahụ wee sị ha: “Unu ndị na-achị obodo na ndị okenye, Ọrụ Ndịozi 6:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Otú ọ dị, amamihe+ na mmụọ o ji na-ekwu okwu karịrị ha.+
15 n’ihi na m ga-eme ka unu nwee ọnụ na amamihe, nke ndị niile na-emegide unu na-agaghị enwe ike iguzogide ma ọ bụ ịgbagha.+