21 ha ga-akpọpụta nwa agbọghọ ahụ n’ihu ụlọ nna ya, ndị ikom obodo ya ga-eji nkume tụgbuo ya, n’ihi na o mewo ihe nzuzu na-eweta ihere+ n’Izrel site n’ịgba akwụna n’ụlọ nna ya.+ Ị ga-esi otú a kpochapụ ihe ọjọọ n’etiti unu.+
8 Ma ndị ụjọ na ndị na-enweghị okwukwe+ na ndị rụrụ arụ n’ihi omume ha ruru unyi+ na ndị na-egbu ọchụ+ na ndị na-akwa iko+ na ndị na-eme mgbaasị na ndị na-ekpere arụsị+ na ndị ụgha niile,+ òkè ha ga-abụ n’ime ọdọ ahụ nke ji ọkụ+ na sọlfọ+ na-enwu. Nke a pụtara ọnwụ nke abụọ.”+