Ọrụ Ndịozi 9:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ma Onyenwe anyị gwara ya, sị: “Gawa, n’ihi na nwoke a bụ arịa m họọrọ+ ka o buru aha m gakwuru ndị mba ọzọ,+ gakwurukwa ndị eze+ na ụmụ Izrel. Ndị Rom 1:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 onye anyị si n’aka ya nata obiọma na-erughịrị mmadụ+ na ọrụ ịbụ ndịozi,+ ka ndị mba ọzọ+ niile wee jiri okwukwe rube isi n’ihi aha ya, Ndị Kọlọsi 1:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ọ bụ nke a mere m ji na-arụsi ọrụ ike, na-adọgbu onwe m n’ọrụ+ site n’ike ya,+ bú nke na-arụ ọrụ n’ime m.+
15 Ma Onyenwe anyị gwara ya, sị: “Gawa, n’ihi na nwoke a bụ arịa m họọrọ+ ka o buru aha m gakwuru ndị mba ọzọ,+ gakwurukwa ndị eze+ na ụmụ Izrel.
5 onye anyị si n’aka ya nata obiọma na-erughịrị mmadụ+ na ọrụ ịbụ ndịozi,+ ka ndị mba ọzọ+ niile wee jiri okwukwe rube isi n’ihi aha ya,
29 Ọ bụ nke a mere m ji na-arụsi ọrụ ike, na-adọgbu onwe m n’ọrụ+ site n’ike ya,+ bú nke na-arụ ọrụ n’ime m.+