10 Ya mere, ugbu a, gịnị mere unu ji etinye Chineke n’ule site n’ịnyakwasị ndị na-eso ụzọ Jizọs yok n’olu,+ bụ́ nke nna nna anyị hà ma ọ bụ anyị onwe anyị na-ebulighị?+
13 N’ezie, unu nụrụ banyere omume m n’oge gara aga n’okpukpe ndị Juu,+ na m nọgidere na-akpagbu+ ọgbakọ Chineke ma na-agbalị ibibi ya,+ ọbụna gabiga ókè,