1 Samuel 30:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 O wee duru ya gbadaa,+ ma, lee, ha gbasasịrị n’ala ahụ niile, na-eri ihe, na-aṅụ ihe ọṅụṅụ, na-erikwa oriri+ n’ihi ọtụtụ ihe niile ha kwatara n’ala ndị Filistia nakwa n’ala Juda.+ 2 Ihe E Mere 20:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ndị ikom niile nke Juda na Jeruselem, tinyere Jehọshafat bụ́ onyeisi ha, wee jiri ọṅụ lọta Jeruselem, n’ihi na Jehova mere ka ha ṅụrịa ọṅụ n’ihi ihe mere ndị iro ha.+
16 O wee duru ya gbadaa,+ ma, lee, ha gbasasịrị n’ala ahụ niile, na-eri ihe, na-aṅụ ihe ọṅụṅụ, na-erikwa oriri+ n’ihi ọtụtụ ihe niile ha kwatara n’ala ndị Filistia nakwa n’ala Juda.+
27 Ndị ikom niile nke Juda na Jeruselem, tinyere Jehọshafat bụ́ onyeisi ha, wee jiri ọṅụ lọta Jeruselem, n’ihi na Jehova mere ka ha ṅụrịa ọṅụ n’ihi ihe mere ndị iro ha.+