2 E mesịa, eze gbagooro n’ụlọ Jehova, ya na ndị ikom niile nke Juda na ndị niile bi na Jeruselem, tinyere ndị nchụàjà+ na ndị amụma na mmadụ niile, malite n’onye nta ruo n’onye ukwu;+ o wee malite ịgụ+ ná ntị ha ihe niile e dere n’akwụkwọ+ ọgbụgba ndụ+ ahụ nke a hụrụ n’ụlọ Jehova.+