2 Ndị Tesalonaịka 1:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Anyị aghaghị ịdị na-enye Chineke ekele mgbe niile n’ihi unu,+ ụmụnna anyị, dị ka o kwesịrị, n’ihi na okwukwe unu na-eto eto+ nke ukwuu, ịhụnanya unu niile nwere n’otu n’otu na-amụbakwa n’ebe ibe unu nọ.+ Jud 20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ma unu, ndị m hụrụ n’anya, site n’iwuli onwe unu elu+ n’okwukwe unu nke kasị nsọ,+ na ikpe ekpere site na mmụọ nsọ,+
3 Anyị aghaghị ịdị na-enye Chineke ekele mgbe niile n’ihi unu,+ ụmụnna anyị, dị ka o kwesịrị, n’ihi na okwukwe unu na-eto eto+ nke ukwuu, ịhụnanya unu niile nwere n’otu n’otu na-amụbakwa n’ebe ibe unu nọ.+
20 Ma unu, ndị m hụrụ n’anya, site n’iwuli onwe unu elu+ n’okwukwe unu nke kasị nsọ,+ na ikpe ekpere site na mmụọ nsọ,+