Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Jenesis 10:15-17
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 15 Kenan mụrụ Saịdọn+ na Het.+ Saịdọn bụ ọkpara ya. 16 Ọ mụkwara ndị Jebus,+ ndị Amọraịt,+ ndị Gegash, 17 ndị Haịvaịt,+ ndị Akaịt, ndị Saịnaịt,

  • Ọpụpụ 33:1, 2
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 33 Jehova gwakwara Mosis, sị: “Si n’ebe a kwalie, gị na ndị a i dupụtara n’Ijipt. Gawanụ n’ala m ṅụụrụ Ebreham, Aịzik, na Jekọb iyi, sị, ‘M ga-enye ya ụmụ* gị.’+ 2 M ga-edunye otu mmụọ ozi ka o butere gị ụzọ+ wee chụpụ ndị Kenan, ndị Amọraịt, ndị Het, ndị Perizaịt, ndị Haịvaịt, na ndị Jebus.+

  • Diuterọnọmi 7:1
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 7 “Mgbe Jehova bụ́ Chineke unu ga-akpọbata unu n’ala ahụ unu ga-abanye ma biri na ya,+ ọ ga-ekpochapụrụ unu mba ndị dị ọtụtụ,+ ya bụ, ndị Het, ndị Gegash, ndị Amọraịt,+ ndị Kenan, ndị Perizaịt, ndị Haịvaịt, na ndị Jebus,+ mba asaa ndị dị ọtụtụ ma dị ike karịa unu.+

  • Joshụa 3:10
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 10 Joshụa agwazie ha, sị: “Ọ bụ ihe a ka unu ga-eji mara na Chineke dị ndụ nọnyeere unu+ nakwa na o nweghị ihe ga-eme ka ọ ghara ịchụpụrụ unu ndị Kenan, ndị Het, ndị Haịvaịt, ndị Perizaịt, ndị Gegash, ndị Amọraịt na ndị Jebus.+

  • Nehemaya 9:7, 8
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 7 Ị bụ Jehova bụ́ ezi Chineke, onye họọrọ Ebram,+ kpọpụta ya n’obodo Ọọ+ nke ndị Kaldia ma gụọ ya Ebreham.+ 8 Ị chọpụtara na ọ tụkwasịrị gị obi,+ gị na ya wee gbaa ndụ na ị ga-enye ya ala ndị Kenan, ndị Het, ndị Amọraịt, ndị Perizaịt, ndị Jebus, na ndị Gegash, nakwa na ị ga-enye ụmụ* ya ala ndị ahụ.+ I mezuru nkwa gị n’ihi na ị bụ onye ezi omume.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya