35 Kama nke ahụ, unu akwụsịla ịhụ ndị iro unu n’anya, na-emekwanụ ihe ọma. Na-agbazinyekwanụ ihe n’atụwaghị anya inweta ihe ọ bụla.+ Ụgwọ ọrụ unu ga-adịkwa ukwuu, unu ga-abụkwa ụmụ nke Onye Kacha Elu, n’ihi na obiọma ya na-erute ma ndị ọjọọ ma ndị na-anaghị ekele ndị meere ha ihe.+