-
Jenesis 15:18-21Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
18 N’ụbọchị ahụ, Jehova na Ebram gbara ndụ.+ Ọ sịrị ya: “Ọ bụ ụmụ* gị ka m ga-enye ala a,+ malite n’osimiri Ijipt ruo ná nnukwu osimiri, bụ́ osimiri Yufretis,+ 19 ya bụ, ala ndị Kenaịt,+ ndị Kenizaịt, ndị Kadmọnaịt, 20 ndị Het,+ ndị Perizaịt,+ ndị Refeyim,+ 21 ndị Amọraịt, ndị Kenan, ndị Gegash, na ala ndị Jebus.”+
-