Abụ Ọma 37:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ma ndị dị umeala n’obi ga-enweta ụwa,+Obi ga-adịkwa ha ezigbo ụtọ maka na ha ga-anọ nnọọ n’udo.+ Abụ Ọma 37:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 Ndị ezi omume ga-enweta ụwa,+Ha ga-ebikwa na ya ruo mgbe ebighị ebi.+