Aịzaya 21:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Okwu e kwuru megide ala ịkpa nke oké osimiri:+ O si n’ala ịkpa na-abịa, site n’ala dị egwu,+ otú oké ifufe+ nke na-efe n’ebe ndịda si aga. Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 21:1 Ụlọ Nche,12/1/2006, p. 11 Mmezu Mkpughe, p. 240 Amụma Aịsaịa I, p. 215-216 Amụma Daniel, p. 110
21 Okwu e kwuru megide ala ịkpa nke oké osimiri:+ O si n’ala ịkpa na-abịa, site n’ala dị egwu,+ otú oké ifufe+ nke na-efe n’ebe ndịda si aga.