4 ma ọ bụ, ihe o mere ndị agha Ijipt, ihe o mere ịnyịnya ya na ụgbọ ịnyịnya agha ya bụ́ ndị o mere ka mmiri Oké Osimiri Uhie rie mgbe ha nọ na-achụ ha ọsọ,+ Jehova wee bibie ha ruo taa;+
11 I kewakwara+ oké osimiri n’ihu ha, ha wee jee ije n’ala akọrọ mgbe ha si n’etiti oké osimiri ahụ gafee;+ ị tụbakwara ndị na-achụ ha n’oké osimiri+ dị ka nkume+ a tụbara na mmiri dị ike.+