Ọpụpụ 14:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Mmiri ahụ wee na-alọghachi.+ N’ikpeazụ, o kpuchiri ụgbọ ịnyịnya agha ndị ahụ na ndị agha ịnyịnya nke ìgwè ndị agha niile nke Fero bụ́ ndị chụụrụ ha banye n’oké osimiri ahụ.+ Ọbụna otu n’ime ha afọdụghị.+ Ọpụpụ 15:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ụgbọ ịnyịnya Fero na ìgwè ndị agha ya ka ọ tụbaworo n’oké osimiri,+E mewo ka ndị agha ya a họrọ ahọ mie n’Oké Osimiri Uhie.+
28 Mmiri ahụ wee na-alọghachi.+ N’ikpeazụ, o kpuchiri ụgbọ ịnyịnya agha ndị ahụ na ndị agha ịnyịnya nke ìgwè ndị agha niile nke Fero bụ́ ndị chụụrụ ha banye n’oké osimiri ahụ.+ Ọbụna otu n’ime ha afọdụghị.+
4 Ụgbọ ịnyịnya Fero na ìgwè ndị agha ya ka ọ tụbaworo n’oké osimiri,+E mewo ka ndị agha ya a họrọ ahọ mie n’Oké Osimiri Uhie.+