Ọpụpụ 14:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Mmiri ahụ wee na-alọghachi.+ N’ikpeazụ, o kpuchiri ụgbọ ịnyịnya agha ndị ahụ na ndị agha ịnyịnya nke ìgwè ndị agha niile nke Fero bụ́ ndị chụụrụ ha banye n’oké osimiri ahụ.+ Ọbụna otu n’ime ha afọdụghị.+ Diuterọnọmi 11:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 ma ọ bụ, ihe o mere ndị agha Ijipt, ihe o mere ịnyịnya ya na ụgbọ ịnyịnya agha ya bụ́ ndị o mere ka mmiri Oké Osimiri Uhie rie mgbe ha nọ na-achụ ha ọsọ,+ Jehova wee bibie ha ruo taa;+
28 Mmiri ahụ wee na-alọghachi.+ N’ikpeazụ, o kpuchiri ụgbọ ịnyịnya agha ndị ahụ na ndị agha ịnyịnya nke ìgwè ndị agha niile nke Fero bụ́ ndị chụụrụ ha banye n’oké osimiri ahụ.+ Ọbụna otu n’ime ha afọdụghị.+
4 ma ọ bụ, ihe o mere ndị agha Ijipt, ihe o mere ịnyịnya ya na ụgbọ ịnyịnya agha ya bụ́ ndị o mere ka mmiri Oké Osimiri Uhie rie mgbe ha nọ na-achụ ha ọsọ,+ Jehova wee bibie ha ruo taa;+