9 Joab wee nye eze ọnụ ọgụgụ ndị e debara aha ha n’akwụkwọ;+ ndị Izrel dị narị puku ndị dike asatọ ndị na-ebu mma agha, ndị ikom Juda dịkwa narị puku ndị ikom ise.+
26 Mgbe eze Moab hụrụ na agha ahụ siiri ya ike nke ukwuu, ozugbo ahụ, ọ kpọọrọ narị ndị ikom asaa ndị na-ebu mma agha ka ha wabakwuru eze Idọm,+ ma ha enweghị ike ya.