Ọpụpụ 15:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 O wee tikuo Jehova.+ Jehova wee gosi ya otu osisi, o wee tụba ya n’ime mmiri ahụ, mmiri ahụ wee dị ụtọ.+ N’ebe ahụ ka O mere ka ha nwee ụkpụrụ na usoro maka ikpe ikpe, n’ebe ahụkwa ka o lere ha ule.+ 2 Ndị Eze 2:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 O wee gaa n’isi mmiri ahụ ma wụnye nnu na ya,+ sị: “Nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘Ana m eme ka mmiri a dị mma.+ Ọ gakwaghị egbu mmadụ, ọ gakwaghị akpata ime ọpụpụ.’”
25 O wee tikuo Jehova.+ Jehova wee gosi ya otu osisi, o wee tụba ya n’ime mmiri ahụ, mmiri ahụ wee dị ụtọ.+ N’ebe ahụ ka O mere ka ha nwee ụkpụrụ na usoro maka ikpe ikpe, n’ebe ahụkwa ka o lere ha ule.+
21 O wee gaa n’isi mmiri ahụ ma wụnye nnu na ya,+ sị: “Nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘Ana m eme ka mmiri a dị mma.+ Ọ gakwaghị egbu mmadụ, ọ gakwaghị akpata ime ọpụpụ.’”