Levitikọs 14:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 “Mgbe unu batara n’ala Kenan,+ bụ́ nke m ga-enye unu ka ọ bụrụ ala unu,+ e wee nwee ụlọ m tinyere ọrịa ekpenta na ya n’ala unu ga-enweta,+ Diuterọnọmi 28:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Jehova ga-eme ka ị rịawa ụkwara nta+ na oké ahụ́ ọkụ na ọrịa ahụ́ ọzịza na oké okpomọkụ, meekwa ka mma agha+ bịakwasị gị, meekwa ka ihe ọkụkụ gị kpọnwụọ,+ meekwa ka ihe ọkụkụ gị maa ebù,+ ihe ndị a ga-achụkwa gị ọsọ ruo mgbe ị lara n’iyi. Diuterọnọmi 28:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 “Jehova ga-eme ka etuto ọjọọ nke a na-agaghị agwọta agwọta too gị n’ikpere gị abụọ nakwa n’ụkwụ gị abụọ, malite n’ọbụ ụkwụ gị ruo n’opu isi gị.+
34 “Mgbe unu batara n’ala Kenan,+ bụ́ nke m ga-enye unu ka ọ bụrụ ala unu,+ e wee nwee ụlọ m tinyere ọrịa ekpenta na ya n’ala unu ga-enweta,+
22 Jehova ga-eme ka ị rịawa ụkwara nta+ na oké ahụ́ ọkụ na ọrịa ahụ́ ọzịza na oké okpomọkụ, meekwa ka mma agha+ bịakwasị gị, meekwa ka ihe ọkụkụ gị kpọnwụọ,+ meekwa ka ihe ọkụkụ gị maa ebù,+ ihe ndị a ga-achụkwa gị ọsọ ruo mgbe ị lara n’iyi.
35 “Jehova ga-eme ka etuto ọjọọ nke a na-agaghị agwọta agwọta too gị n’ikpere gị abụọ nakwa n’ụkwụ gị abụọ, malite n’ọbụ ụkwụ gị ruo n’opu isi gị.+