6 Shemaya nwa Netanel bụ́ odeakwụkwọ+ ndị Livaị wee dee aha ha n’akwụkwọ n’ihu eze na ndị isi na Zedọk+ bụ́ onye nchụàjà na Ahimelek+ nwa Abayata+ nakwa ndị isi nke ndị bụ́ nna ndị nchụàjà nakwa nna ndị Livaị,+ e wee họrọ otu ọnụmara maka Elieza,+ họrọkwa otu ọnụmara maka Ịtama.+