17 Ndị Livaị wee mee ka Himan+ nwa Joel guzoro, n’ime ụmụnne ya, ha mere ka Esaf+ nwa Berekaya guzoro; n’ime ụmụ Meraraị, bụ́ ụmụnne ha, ha mere ka Itan+ nwa Kọsheya guzoro;
25Devid na ndị isi+ nke ìgwè dị iche iche ndị na-eje ozi+ wepụtakwara ụfọdụ n’ime ụmụ Esaf, ụmụ Himan+ na ụmụ Jedutọn,+ iche maka ije ozi, bụ́ ndị na-eji une+ na ụbọ akwara+ na ájà ebu amụma.+ E sikwa n’ime ha nweta ndị e nyere ọrụ ije ozi ha.
17 ọ bụ Matanaya+ nwa Maịka nwa Zabdaị nwa Esaf,+ onye nduzi abụ otuto,+ ji ekpere na-enye otuto,+ Bakbọkaya bụkwa onye nke abụọ n’ime ụmụnne ya, tinyere Abda nwa Shamua nwa Gelal+ nwa Jedutọn.+