Rut 1:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ọ na-agwakwa ndị inyom ahụ, sị: “Unu akpọla m Neomi. Kpọwanụ m Mera, n’ihi na Onye Pụrụ Ime Ihe Niile+ emewo m ihe obi ilu dị ukwuu.+ 2 Ndị Eze 4:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Mgbe ọ bịakwutere onye nke ezi Chineke n’ugwu ahụ, o jidere ya n’ụkwụ ozugbo.+ Gehezaị wee bịa ka ọ kwapụ ya,+ ma onye nke ezi Chineke+ sịrị: “Hapụ ya,+ n’ihi na ihe na-ewute ya ná mkpụrụ obi;+ Jehova ezochiwokwara+ m ya wee ghara ịgwa m.”
20 Ọ na-agwakwa ndị inyom ahụ, sị: “Unu akpọla m Neomi. Kpọwanụ m Mera, n’ihi na Onye Pụrụ Ime Ihe Niile+ emewo m ihe obi ilu dị ukwuu.+
27 Mgbe ọ bịakwutere onye nke ezi Chineke n’ugwu ahụ, o jidere ya n’ụkwụ ozugbo.+ Gehezaị wee bịa ka ọ kwapụ ya,+ ma onye nke ezi Chineke+ sịrị: “Hapụ ya,+ n’ihi na ihe na-ewute ya ná mkpụrụ obi;+ Jehova ezochiwokwara+ m ya wee ghara ịgwa m.”