13 Mgbe i tiri mkpu enyemaka, ihe dị iche iche i kpokọtara agaghị anapụta gị,+ kama nke ahụ, ifufe ga-ebufu ha niile.+ Ume e kupụrụ ekupụ ga-eburu ha, ma onye gbabara n’ime m+ ga-eketa ala a, nwetakwa ugwu nsọ m.+
14 mgbe ahụ, ihe Jehova ga-atọ gị ụtọ nke ukwuu,+ m ga-emekwa ka ị nọkwasị n’ebe ndị dị elu nke ụwa.+ M ga-emekwa ka i rie ihe si n’ihe nketa nke Jekọb nna nna gị,+ n’ihi na ọ bụ ọnụ Jehova kwuru ya.”+