Job 14:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 A na-akwanyere ụmụ ya ùgwù, ma ọ dịghị ama;+Ha na-aghọ ndị a na-ejighị kpọrọ ihe, ma ọ dịghị echebara ha echiche. Ekliziastis 6:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ihi na ònye maara ihe ọma mmadụ ga-enweta ná ndụ+ n’ime ụbọchị niile nke ndụ ya nke bụ́ ihe efu, ebe ha na-agafe dị ka onyinyo?+ N’ihi na ònye pụrụ ịkọrọ mmadụ ihe ga-eme n’okpuru anyanwụ mgbe ọ na-anọkwaghị?+ Ekliziastis 10:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Onye nzuzu na-ekwu ọtụtụ okwu.+ Mmadụ adịghị ama ihe gaje ime; ònyekwa pụrụ ịkọrọ ya ihe ga-eme mgbe ọ na-anọkwaghị?+
21 A na-akwanyere ụmụ ya ùgwù, ma ọ dịghị ama;+Ha na-aghọ ndị a na-ejighị kpọrọ ihe, ma ọ dịghị echebara ha echiche.
12 N’ihi na ònye maara ihe ọma mmadụ ga-enweta ná ndụ+ n’ime ụbọchị niile nke ndụ ya nke bụ́ ihe efu, ebe ha na-agafe dị ka onyinyo?+ N’ihi na ònye pụrụ ịkọrọ mmadụ ihe ga-eme n’okpuru anyanwụ mgbe ọ na-anọkwaghị?+
14 Onye nzuzu na-ekwu ọtụtụ okwu.+ Mmadụ adịghị ama ihe gaje ime; ònyekwa pụrụ ịkọrọ ya ihe ga-eme mgbe ọ na-anọkwaghị?+