Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Ndị Eze 18:14
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 14 Hezekaya eze Juda wee zigara eze Asiria ozi na Lekish, sị: “Emehiewo m. Laghachi, ebusola m agha. Ibu ọ bụla ị ga-ebo m, m ga-ebu ya.”+ Eze Asiria wee manye Hezekaya eze Juda ịkwụ narị talent+ ọlaọcha atọ na talent ọlaedo iri atọ.

  • Aịzaya 5:2
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 2 O wee gburie ya, wepụsịakwa nkume na ya wee kụọ ezi mkpụrụ vaịn uhie na ya, wuokwa ụlọ nche n’etiti ya.+ O gwukwara ebe nzọchapụta mmanya n’ime ya.+ O wee na-atụ anya ka ọ mịa ezi mkpụrụ vaịn,+ ma ọ mịrị mkpụrụ vaịn ọhịa.+

  • Aịzaya 8:8
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 8 sọrọkwa gafee Juda. Ọ ga-etojubiga ókè wee sọfere.+ Ọ ga-etoru n’olu.+ Ọ ga-agbasapụkwa nku ya+ jupụta ala gị dum, gị Ịmanuel!”+

  • Jeremaya 4:17
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 17 Ha agbawo ya gburugburu imegide ya dị ka ndị na-eche ubi nche,+ n’ihi na o nupụworo m isi,”+ ka Jehova kwuru.

  • Luk 19:43
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 43 N’ihi na ụbọchị ga-abịakwasị gị mgbe ndị iro gị ga-eji osisi pịrị ọnụ+ wuo ogige+ gburugburu gị, ha ga-agbakwa gị gburugburu+ ma si n’akụkụ niile na-enye gị nsogbu.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya