Abụ Ọma 37:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Onye ajọ omume na-akpa nkata megide onye ezi omume,+Ọ na-atakwa ikikere ezé megide ya.+ Ilu 29:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Onye na-adịghị ekpe ikpe ziri ezi bụ ihe arụ n’anya ndị ezi omume,+ onye ụzọ ya ziri ezi bụkwa ihe arụ n’anya onye ajọ omume.+ Ekliziastis 4:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Mụ onwe m ahụwokwa ọrụ niile ndị mmadụ na-arụsi ike, na nkà niile ha ji arụ ọrụ,+ na ọ bụ ịmarịta aka;+ nke a kwa bụ ihe efu, bụrụkwa ịchụso ifufe.
27 Onye na-adịghị ekpe ikpe ziri ezi bụ ihe arụ n’anya ndị ezi omume,+ onye ụzọ ya ziri ezi bụkwa ihe arụ n’anya onye ajọ omume.+
4 Mụ onwe m ahụwokwa ọrụ niile ndị mmadụ na-arụsi ike, na nkà niile ha ji arụ ọrụ,+ na ọ bụ ịmarịta aka;+ nke a kwa bụ ihe efu, bụrụkwa ịchụso ifufe.