Ọpụpụ 14:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Mmiri ahụ wee na-alọghachi.+ N’ikpeazụ, o kpuchiri ụgbọ ịnyịnya agha ndị ahụ na ndị agha ịnyịnya nke ìgwè ndị agha niile nke Fero bụ́ ndị chụụrụ ha banye n’oké osimiri ahụ.+ Ọbụna otu n’ime ha afọdụghị.+ Abụ Ọma 76:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ihi ịba mba gị, Chineke Jekọb, oké ụra eburula ma onye na-anya ụgbọ ịnyịnya ma ịnyịnya.+ Ezikiel 39:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 “‘Na tebụl mụ ka unu ga-eriju anụ ịnyịnya na ndị na-anya ụgbọ ịnyịnya, ndị dike na ụdị ndị agha dị iche iche, afọ,’ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.+
28 Mmiri ahụ wee na-alọghachi.+ N’ikpeazụ, o kpuchiri ụgbọ ịnyịnya agha ndị ahụ na ndị agha ịnyịnya nke ìgwè ndị agha niile nke Fero bụ́ ndị chụụrụ ha banye n’oké osimiri ahụ.+ Ọbụna otu n’ime ha afọdụghị.+
20 “‘Na tebụl mụ ka unu ga-eriju anụ ịnyịnya na ndị na-anya ụgbọ ịnyịnya, ndị dike na ụdị ndị agha dị iche iche, afọ,’ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.+