Abụ Ọma 33:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Mba nke Jehova bụ Chi ya na-enwe obi ụtọ,+Ya bụ, ndị ọ họọrọ ka ha bụrụ ndị nke ya.+ Abụ Ọma 37:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 N’ihi na a ga-ebibi ndị na-eme ihe ọjọọ.+ Ma ndị nwere olileanya n’ebe Jehova nọ ga-enweta ụwa.+ Abụ Ọma 37:37 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 37 Hụwa onye na-enweghị ihe a ga-eji taa ya ụta ama,Na-elekwa onye ezi omume anya,+N’ihi na udo ga-adịrị ya n’ọdịnihu.+ Abụ Ọma 146:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Onye Chineke Jekọb na-enyere aka na-enwe obi ụtọ,+Bụ́ onye nwere olileanya n’ebe Chineke ya bụ́ Jehova nọ,+
37 Hụwa onye na-enweghị ihe a ga-eji taa ya ụta ama,Na-elekwa onye ezi omume anya,+N’ihi na udo ga-adịrị ya n’ọdịnihu.+
5 Onye Chineke Jekọb na-enyere aka na-enwe obi ụtọ,+Bụ́ onye nwere olileanya n’ebe Chineke ya bụ́ Jehova nọ,+