Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 28:4
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  4 Kwụọ ha ụgwọ ihe ha mere,+

      Maka omume ọjọọ ndị ha na-eme.

      Kwụọ ha ụgwọ ọrụ ndị ha rụrụ,

      Maka ihe dị iche iche ha merela.+

  • Abụ Ọma 62:12
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 12 Jehova, ị na-egosi na ị hụrụ ndị mmadụ n’anya,*+

      N’ihi na ị na-akwụ onye ọ bụla ụgwọ ihe o mere.+

  • Ilu 24:12
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 12 Ma ọ bụrụ na ị sị, “Anyị amaghị banyere ihe a,”

      Ọ̀ bụ na Onye na-enyocha obi amaghị ihe dị gị n’obi?+

      N’eziokwu, Onye na-ahụ gị ga-ama,

      Ọ ga-akwụkwa onye ọ bụla ụgwọ ọrụ ya.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya