Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Diuterọnọmi 9
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Diuterọnọmi

      • Ihe mere e ji nye ndị Izrel ala ahụ (1-6)

      • Ndị Izrel kpasuru Jehova iwe ugboro anọ (7-29)

        • Nwa ehi ọlaedo (7-14)

        • Mosis rịọchiteere ha arịrịọ (15-21, 25-29)

        • Ugboro atọ ọzọ ha kpasuru Chineke iwe (22)

Diuterọnọmi 9:1

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ya bụ, obodo ndị mgbidi ha dị ezigbo elu.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jos 4:19
  • +Di 7:1
  • +Ọg 13:28

Diuterọnọmi 9:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 13:33

Diuterọnọmi 9:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 1:30; 20:4; 31:3
  • +Di 4:24; Hib 12:29
  • +Ọp 23:31; Di 7:23, 24

Diuterọnọmi 9:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 7:7, 8; Ezi 36:22
  • +Je 15:16; Di 12:31; 18:9, 12

Diuterọnọmi 9:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 18:25
  • +Je 13:14, 15; 17:1, 8
  • +Je 26:3
  • +Je 28:13

Diuterọnọmi 9:6

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “ndị na-ekwesi olu ike.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 34:9; Ọm 78:8

Diuterọnọmi 9:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 9:22; Ọm 78:40; Hib 3:16
  • +Ọp 17:2; Ọg 11:4; 16:1, 2; 25:2, 3; Di 31:27

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    12/1/1996, p. 30

Diuterọnọmi 9:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 32:4, 10

Diuterọnọmi 9:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 24:12; 31:18; 32:16
  • +Ọp 24:7
  • +Ọp 24:18

Diuterọnọmi 9:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 19:19; Di 4:10-13

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ihe E Kwuru n’Akwụkwọ Ndị A Kpọrọ Aha n’Usoro Ihe Omume Ozi Anyị, 1/2024, p. 10-11

Diuterọnọmi 9:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 32:7
  • +Ọp 32:4

Diuterọnọmi 9:13

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “ndị na-ekwesi olu ike.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 32:9

Diuterọnọmi 9:14

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “n’okpuru eluigwe.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 32:10

Diuterọnọmi 9:15

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 19:18
  • +Ọp 32:15

Diuterọnọmi 9:16

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 20:3, 4

Diuterọnọmi 9:17

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 32:19

Diuterọnọmi 9:18

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 34:28

Diuterọnọmi 9:19

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 32:10
  • +Ọp 32:11, 14; Ọm 106:23

Diuterọnọmi 9:20

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 32:2, 21

Diuterọnọmi 9:21

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 32:4
  • +Ọp 32:20

Diuterọnọmi 9:22

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 11:3
  • +Ọp 17:7
  • +Ọg 11:4, 34

Diuterọnọmi 9:23

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 13:26
  • +Ọg 14:3, 4
  • +Di 1:32; Ọm 106:24, 25; Hib 3:19

Diuterọnọmi 9:25

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 34:28

Diuterọnọmi 9:26

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ndị i ketara.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 19:5; Ọm 135:4
  • +Ọp 32:11

Diuterọnọmi 9:27

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 3:6; 6:8; Di 9:5
  • +Ọp 32:31, 32

Diuterọnọmi 9:28

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 32:12; Ọg 14:15, 16

Diuterọnọmi 9:29

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ndị i ketara.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 8:51; Neh 1:10
  • +Ọp 6:6; Di 4:20, 34

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Diut. 9:1Jos 4:19
Diut. 9:1Di 7:1
Diut. 9:1Ọg 13:28
Diut. 9:2Ọg 13:33
Diut. 9:3Di 1:30; 20:4; 31:3
Diut. 9:3Di 4:24; Hib 12:29
Diut. 9:3Ọp 23:31; Di 7:23, 24
Diut. 9:4Di 7:7, 8; Ezi 36:22
Diut. 9:4Je 15:16; Di 12:31; 18:9, 12
Diut. 9:5Le 18:25
Diut. 9:5Je 13:14, 15; 17:1, 8
Diut. 9:5Je 26:3
Diut. 9:5Je 28:13
Diut. 9:6Ọp 34:9; Ọm 78:8
Diut. 9:7Di 9:22; Ọm 78:40; Hib 3:16
Diut. 9:7Ọp 17:2; Ọg 11:4; 16:1, 2; 25:2, 3; Di 31:27
Diut. 9:8Ọp 32:4, 10
Diut. 9:9Ọp 24:12; 31:18; 32:16
Diut. 9:9Ọp 24:7
Diut. 9:9Ọp 24:18
Diut. 9:10Ọp 19:19; Di 4:10-13
Diut. 9:12Ọp 32:7
Diut. 9:12Ọp 32:4
Diut. 9:13Ọp 32:9
Diut. 9:14Ọp 32:10
Diut. 9:15Ọp 19:18
Diut. 9:15Ọp 32:15
Diut. 9:16Ọp 20:3, 4
Diut. 9:17Ọp 32:19
Diut. 9:18Ọp 34:28
Diut. 9:19Ọp 32:10
Diut. 9:19Ọp 32:11, 14; Ọm 106:23
Diut. 9:20Ọp 32:2, 21
Diut. 9:21Ọp 32:4
Diut. 9:21Ọp 32:20
Diut. 9:22Ọg 11:3
Diut. 9:22Ọp 17:7
Diut. 9:22Ọg 11:4, 34
Diut. 9:23Ọg 13:26
Diut. 9:23Ọg 14:3, 4
Diut. 9:23Di 1:32; Ọm 106:24, 25; Hib 3:19
Diut. 9:25Ọp 34:28
Diut. 9:26Ọp 19:5; Ọm 135:4
Diut. 9:26Ọp 32:11
Diut. 9:27Ọp 3:6; 6:8; Di 9:5
Diut. 9:27Ọp 32:31, 32
Diut. 9:28Ọp 32:12; Ọg 14:15, 16
Diut. 9:291Ez 8:51; Neh 1:10
Diut. 9:29Ọp 6:6; Di 4:20, 34
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
  • 22
  • 23
  • 24
  • 25
  • 26
  • 27
  • 28
  • 29
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Diuterọnọmi 9:1-29

Diuterọnọmi

9 “Ndị Izrel, nụrụnụ. Taa, unu na-agafe Osimiri Jọdan+ ka unu gaa weghara ala nke mba ndị dị ukwuu ma dị ike karịa unu,+ bụ́ obodo ndị dị ukwuu, ndị a rụsikwara ike ruo n’eluigwe.*+ 2 Ndị bi na ha dị ike ma too ogologo. Ha bụ ndị Anakim+ ndị unu ma gbasara ha, ndị unu nụrụ na e kwuru gbasara ha, sị, ‘Ònye nwere ike imeri ụmụ Anak?’ 3 N’ihi ya, maranụ taa na Jehova bụ́ Chineke unu ga-ebutere unu ụzọ.+ Ọ bụ ọkụ na-erechapụ ihe.+ Ọ ga-alakwa ha n’iyi. Ọ ga-emeri ha, unu ejiri anya unu hụ ya, ka unu wee chụpụ ha ma bibie ha n’egbughị oge, otú Jehova kwere unu ná nkwa.+

4 “Mgbe Jehova bụ́ Chineke unu ga-achụpụrụ unu ha, unu asịla n’obi unu, ‘Ọ bụ maka na anyị bụ ndị ezi omume mere Jehova ji kpọbata anyị n’ala a ka anyị biri na ya.’+ Kama, ọ bụ n’ihi ihe ọjọọ mba ndị a na-eme+ mere Jehova ji na-achụpụrụ unu ha. 5 Ọ bụghị maka na unu bụ ndị ezi omume ma ọ bụ maka na unu nwere ezigbo obi mere unu ji na-abanye ka unu biri n’ala ha. Kama, ọ bụ n’ihi ihe ọjọọ mba ndị a na-eme mere Jehova bụ́ Chineke unu ji na-achụpụrụ unu ha+ nakwa ka Jehova mezuo iyi ọ ṅụụrụ nna nna unu hà, bụ́ Ebreham,+ Aịzik,+ na Jekọb.+ 6 Maranụ na ọ bụghị maka na unu na-eme ezi omume mere Jehova bụ́ Chineke unu ji enye unu ezigbo ala a ka unu biri na ya, n’ihi na unu bụ ndị isi ike.*+

7 “Chetanụ otú unu si kpasuo Jehova bụ́ Chineke unu iwe n’ala ịkpa,+ unu echefula. Malite n’ụbọchị unu si n’Ijipt pụta ruo mgbe unu rutere ebe a, unu nọ na-enupụrụ Jehova isi.+ 8 Unu kpasudịrị Jehova iwe na Horeb, Jehova wee wesa unu oké iwe nke na ọ chọrọ ịla unu n’iyi.+ 9 Mgbe m gbagoro n’ugwu ịnata mbadamba nkume abụọ ahụ,+ ya bụ, mbadamba nkume ndị e dere ihe Jehova kwuru mgbe unu na ya gbara ndụ,+ m nọgidere n’ugwu ahụ ruo ụbọchị iri anọ, ehihie na abalị.+ Erighị m nri, aṅụghịkwa m mmiri. 10 Jehova bunyeziri m mbadamba nkume abụọ o ji mkpịsị aka ya dee ihe na ha. Ihe e dere na ha bụ ihe niile Jehova gwara unu n’ugwu ahụ mgbe o si n’ọkụ gwa unu okwu n’ụbọchị unu zukọtara.+ 11 Mgbe ụbọchị iri anọ ahụ (ehihie na abalị) gwụrụ, Jehova bunyere m mbadamba nkume abụọ ahụ, bụ́ mbadamba nkume ndị e dere ihe unu na Chineke gbara ná ndụ. 12 Jehova sịkwara m, ‘Bilie, si n’ebe a gbadaa ọsọ ọsọ, n’ihi na ndị gị ị kpọpụtara n’Ijipt emerụọla onwe ha.+ N’egbughị oge, ha ahapụla iwu m nyere ha ka ha na-edebe. Ha emeerela onwe ha arụsị a kpụrụ akpụ.’+ 13 Jehova sịziri m, ‘Ahụla m ndị a, ha bụ ndị isi ike.*+ 14 Hapụ m ka m laa ha n’iyi ma hichapụ aha ha n’ụwa,* ka m meekwa ka ị bụrụ mba dị ike, nke nwere ọtụtụ mmadụ karịa ha.’+

15 “M wee tụgharịa si n’ugwu ahụ gbadata mgbe ugwu ahụ ka na-ere ọkụ,+ ebukwa m mbadamba nkume abụọ ahụ e dere ihe unu na Chineke gbara ná ndụ n’aka m abụọ.+ 16 M lere anya hụ na unu emehiela Jehova bụ́ Chineke unu. Unu emeerela onwe unu nwa ehi a kpụrụ akpụ. N’egbughị oge, unu ahapụla iwu Jehova nyere unu ka unu na-edebe.+ 17 M wee buru mbadamba nkume abụọ ahụ m bu n’aka m abụọ kụrisịa ha n’ihu unu.+ 18 M makpuuru ala n’ihu Jehova ruo ụbọchị iri anọ, ehihie na abalị, otú m mere na mbụ. Erighị m nri, aṅụghịkwa m mmiri+ n’ihi mmehie niile unu mere mgbe unu mere ihe ọjọọ n’anya Jehova ma kpasuo ya iwe. 19 N’ihi na egwu tụrụ m maka nnukwu iwe Jehova wesara unu,+ nke na ọ chọdịrị ịla unu n’iyi.+ Ma, Jehova gekwara m ntị n’oge ahụ.

20 “Jehova wesara Erọn ezigbo iwe nke na ọ chọrọ igbu ya.+ Ma n’oge ahụ, m rịọsikwara arịrịọ ike maka Erọn. 21 M wee buru nwa ehi ahụ unu kpụrụ,+ nke bụ́ mmehie unu mere, kpọọ ya ọkụ. M gweriri ya nke ọma ruo mgbe ọ dị ka ntụ. M wụnyeziri ntụ ahụ n’iyi si n’ugwu ahụ na-asọda.+

22 “Na Tabera,+ Masa,+ nakwa na Kibrọt-hateeva,+ unu kpasukwara Jehova iwe. 23 Mgbe Jehova gwara unu ka unu si na Kedesh-bania+ pụọ, sị, ‘Gaanụ weghara ala ahụ m ga-enye unu,’ unu nupụrụ isi ọzọ n’iwu Jehova bụ́ Chineke unu.+ Unu enweghịkwa okwukwe+ na ya, unu erubereghị ya isi. 24 Unu na-enupụrụ Jehova isi kemgbe m ma unu.

25 “M wee makpuru ala n’ihu Jehova ruo ụbọchị iri anọ, ehihie na abalị.+ M makpuuru ala otú a maka na Jehova sịrị na ya ga-ala unu n’iyi. 26 M malitere ịrịọsi Jehova arịrịọ ike, sị, ‘Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova, biko, ebibila ndị gị. Ha bụ ndị nke gị,*+ ndị i ji ike gị gbapụta, jirikwa aka gị dị ike kpọpụta n’Ijipt.+ 27 Cheta Ebreham, Aịzik, na Jekọb,+ bụ́ ndị ohu gị. Leghara isi ike ndị a na-eme anya nakwa omume ọjọọ ha na mmehie ha.+ 28 Ma ọ́ bụghị ya, ndị bi n’ala i si kpọpụta ha nwere ike ịsị: “Jehova enweghị ike ịkpọba ha n’ala o kwere ha ná nkwa, ọ kpọkwara ha asị. Ọ bụ ya mere o ji kpọpụta ha ka o gbuo ha n’ala ịkpa.”+ 29 N’ihi na ha bụ ndị gị, ndị nke gị,*+ ndị i ji aka gị siri ike na nnukwu ike gị kpọpụta.’+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya