Ọpụpụ 19:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Jehova wee gwa Mozis, sị: “Gakwuru ụmụ Izrel, doo ha nsọ taa na echi, ha ga-asakwa ákwà mgbokwasị ha.+ Levitikọs 14:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “Onye ahụ nke na-eme onwe ya ka ọ dị ọcha ga-asụ uwe ya+ ma kpụọ ntutu isi ya niile ma saa ahụ́+ na mmiri wee dị ọcha, e mesịakwa, ọ ga-abata n’ebe ha mara ụlọikwuu. Ọ gaghị abanye n’ụlọikwuu ya ruo ụbọchị asaa.+ Levitikọs 15:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Onye ọ bụla metụrụ ihe ndina ya aka ga-asụ uwe ya, ọ ga-asakwa ahụ́ na mmiri wee bụrụ onye na-adịghị ọcha ruo mgbede.+ Ọnụ Ọgụgụ 19:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Onye kpokọtara ntụ nne ehi ahụ ga-asa uwe ya, ọ ga-abụ onye na-adịghị ọcha ruo mgbede.+ “‘Ọ ga-abụrụ ụmụ Izrel na onye mbịarambịa nke bi dị ka ọbịa n’etiti ha ụkpụrụ na-adịru mgbe a na-akaghị aka.+
10 Jehova wee gwa Mozis, sị: “Gakwuru ụmụ Izrel, doo ha nsọ taa na echi, ha ga-asakwa ákwà mgbokwasị ha.+
8 “Onye ahụ nke na-eme onwe ya ka ọ dị ọcha ga-asụ uwe ya+ ma kpụọ ntutu isi ya niile ma saa ahụ́+ na mmiri wee dị ọcha, e mesịakwa, ọ ga-abata n’ebe ha mara ụlọikwuu. Ọ gaghị abanye n’ụlọikwuu ya ruo ụbọchị asaa.+
5 Onye ọ bụla metụrụ ihe ndina ya aka ga-asụ uwe ya, ọ ga-asakwa ahụ́ na mmiri wee bụrụ onye na-adịghị ọcha ruo mgbede.+
10 Onye kpokọtara ntụ nne ehi ahụ ga-asa uwe ya, ọ ga-abụ onye na-adịghị ọcha ruo mgbede.+ “‘Ọ ga-abụrụ ụmụ Izrel na onye mbịarambịa nke bi dị ka ọbịa n’etiti ha ụkpụrụ na-adịru mgbe a na-akaghị aka.+