-
Levitikọs 15:8Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
8 Ma ọ bụrụ na onye ahụ ihe na-agbapụta n’ahụ́ agbụsa onye dị ọcha ọnụ mmiri, ọ ga-asụ uwe ya, saakwa ahụ́ na mmiri wee bụrụ onye na-adịghị ọcha ruo mgbede.
-
-
Ọnụ Ọgụgụ 19:7Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
7 Onye nchụàjà ga-eji mmiri sụọ uwe ya, saakwa ahụ́, e mesịa, ọ pụrụ ịbata n’ebe unu mara ụlọikwuu; ma onye nchụàjà ga-abụ onye na-adịghị ọcha ruo mgbede.
-