Ọpụpụ 23:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Jeerenụ Jehova bụ́ Chineke unu ozi,+ ọ ga-agọzikwa nri gị na mmiri gị;+ n’ezie, m ga-ewepụ ọrịa n’etiti gị.+ Abụ Ọma 28:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Zọpụta ndị gị, gọziekwa ihe nketa gị;+Zụọ ha dị ka atụrụ ma kuru ha ruo mgbe ebighị ebi.+ Abụ Ọma 115:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Jehova echetawo anyị; ọ ga-agọzi anyị,+Ọ ga-agọzi ụlọ Izrel,+Ọ ga-agọzi ụlọ Erọn.+
25 Jeerenụ Jehova bụ́ Chineke unu ozi,+ ọ ga-agọzikwa nri gị na mmiri gị;+ n’ezie, m ga-ewepụ ọrịa n’etiti gị.+