Ọpụpụ 23:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 “Ugboro atọ n’afọ ka ị ga-emere m ememme.+ 1 Samuel 1:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Nwoke ahụ na-esi n’obodo ya agbago kwa afọ ịkpọ isiala+ na ịchụrụ Jehova nke ụsụụ ndị agha àjà na Shaịlo.+ Ọ bụkwa n’ebe ahụ ka ụmụ Ilaị ndị ikom abụọ, bụ́ Họfnaị na Finihas,+ bụ ndị nchụàjà Jehova.+ 1 Samuel 1:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ka oge na-aga, nwoke ahụ bụ́ Elkena kpọọrọ ezinụlọ ya dum gbagoo ịchụrụ Jehova àjà a na-achụ kwa afọ+ nakwa inye onyinye o kwere ná nkwa.+
3 Nwoke ahụ na-esi n’obodo ya agbago kwa afọ ịkpọ isiala+ na ịchụrụ Jehova nke ụsụụ ndị agha àjà na Shaịlo.+ Ọ bụkwa n’ebe ahụ ka ụmụ Ilaị ndị ikom abụọ, bụ́ Họfnaị na Finihas,+ bụ ndị nchụàjà Jehova.+
21 Ka oge na-aga, nwoke ahụ bụ́ Elkena kpọọrọ ezinụlọ ya dum gbagoo ịchụrụ Jehova àjà a na-achụ kwa afọ+ nakwa inye onyinye o kwere ná nkwa.+