Ilu 19:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ọ bụ nzuzu mmadụ na-agbagọ ụzọ ya,+ obi ya ewee na-eweso Jehova oké iwe.+ Aịzaya 55:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “N’ihi na echiche unu abụghị echiche m,+ ụzọ m abụghịkwa ụzọ unu,”+ ka Jehova kwuru. Aịzaya 55:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “N’ihi na dị ka eluigwe dị elu karịa ụwa,+ otú ahụ ka ụzọ m dị elu karịa ụzọ unu,+ otú ahụkwa ka echiche m dị elu karịa echiche unu.+ Ezikiel 18:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 “‘Unu ga-asịkwa: “Ụzọ Jehova ezighị ezi.”+ Biko, nụrụ, gị ụlọ Izrel. Ọ̀ bụ na ụzọ m ezighị ezi?+ Ọ́ bụghị ụzọ unu bụ nke na-ezighị ezi?+ Ezikiel 18:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 “‘Ụlọ Izrel ga-asịkwa: “Ụzọ Jehova ezighị ezi.”+ Ọ̀ bụ na ụzọ m ezighị ezi, ụlọ Izrel?+ Ọ́ bụghị ụzọ unu bụ nke na-ezighị ezi?’+
9 “N’ihi na dị ka eluigwe dị elu karịa ụwa,+ otú ahụ ka ụzọ m dị elu karịa ụzọ unu,+ otú ahụkwa ka echiche m dị elu karịa echiche unu.+
25 “‘Unu ga-asịkwa: “Ụzọ Jehova ezighị ezi.”+ Biko, nụrụ, gị ụlọ Izrel. Ọ̀ bụ na ụzọ m ezighị ezi?+ Ọ́ bụghị ụzọ unu bụ nke na-ezighị ezi?+
29 “‘Ụlọ Izrel ga-asịkwa: “Ụzọ Jehova ezighị ezi.”+ Ọ̀ bụ na ụzọ m ezighị ezi, ụlọ Izrel?+ Ọ́ bụghị ụzọ unu bụ nke na-ezighị ezi?’+