Abụ Ọma 2:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ka m kwuo ihe Jehova nyere n’iwu;Ọ gwara m, sị: “Ị bụ ọkpara m;+Mụ onwe m aghọwo nna gị taa.+ Matiu 14:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ya mere, ndị nọ n’ụgbọ ahụ kpọọrọ ya isiala, sị: “Ị bụ Ọkpara Chineke n’ezie.”+ Ọrụ Ndịozi 9:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 ozugbo ahụ, n’ụlọ nzukọ, ọ malitere ikwusa Jizọs,+ na ọ bụ Onye a bụ Ọkpara Chineke. Ndị Hibru 1:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 agwawo anyị okwu n’ọgwụgwụ ụbọchị ndị a+ site n’ọnụ Ọkpara ya,+ onye ọ họpụtara ka ọ bụrụ onye nketa nke ihe niile,+ onye o sikwa n’aka ya mee+ usoro ihe dị iche iche. 1 Jọn 4:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Onye ọ bụla nke na-ekwupụta na Jizọs Kraịst bụ Ọkpara Chineke,+ Chineke na onye ahụ na-adị n’otu, onye ahụ n’onwe ya na Chineke na-adịkwa n’otu.+
2 agwawo anyị okwu n’ọgwụgwụ ụbọchị ndị a+ site n’ọnụ Ọkpara ya,+ onye ọ họpụtara ka ọ bụrụ onye nketa nke ihe niile,+ onye o sikwa n’aka ya mee+ usoro ihe dị iche iche.
15 Onye ọ bụla nke na-ekwupụta na Jizọs Kraịst bụ Ọkpara Chineke,+ Chineke na onye ahụ na-adị n’otu, onye ahụ n’onwe ya na Chineke na-adịkwa n’otu.+