22 Na nke ugboro atọ ya, ọ sịrị ha: “N’ihi gịnị, olee ihe ọjọọ nwoke a mere? Ahụghị m ihe ọ bụla o mere nke ga-eme ka e gbuo ya; ya mere, m ga-apịa ya ihe ma hapụ ya.”+
13 Chineke Ebreham na nke Aịzik na nke Jekọb,+ ya bụ, Chineke nna nna anyị hà, emewo ka Ohu+ ya bụ́ Jizọs dị ebube,+ bụ́ onye unu onwe unu raara nye,+ gọnahụkwa ya n’ihu Paịlet, mgbe o kpebiri ịhapụ ya.+