Abụ Ọma 37:39, 40 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 39 Ọ bụ Jehova na-azọpụta ndị ezi omume.+ Ọ bụ ebe a rụsiri ike nke ha na-agbaba n’oge ahụhụ.+ 40 Jehova ga-enyere ha aka ma napụta ha.+ Ọ ga-anapụta ha n’aka ndị ajọ omume ma zọpụta ha,Maka na ha gbabara n’ime ya.+ Abụ Ọma 50:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Kpọkuo m n’oge nsogbu.+ M ga-anapụta gị, ị ga-etokwa m.”+
39 Ọ bụ Jehova na-azọpụta ndị ezi omume.+ Ọ bụ ebe a rụsiri ike nke ha na-agbaba n’oge ahụhụ.+ 40 Jehova ga-enyere ha aka ma napụta ha.+ Ọ ga-anapụta ha n’aka ndị ajọ omume ma zọpụta ha,Maka na ha gbabara n’ime ya.+