Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Malakaị 3:1
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 3 “Lee, m na-ezite onye ozi m, ọ ga-edozikwa ụzọ n’ihu m.+ Na mberede, ezigbo Onyenwe unu, onye unu na-achọ, ga-abịa n’ụlọ nsọ ya;+ onye ozi nke ọgbụgba ndụ ga-abịakwa, onye unu na-atụsi anya ya ike. Lee, ọ ga-abịa.” Ọ bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru.

  • Matiu 3:1
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 3 E mechaa, Jọn+ Onye Na-eme Baptizim bịara na-ekwusa ozi ọma+ n’ala ịkpa Judia.

  • Matiu 3:3
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 3 N’eziokwu, onye a bụ onye ahụ e si n’ọnụ Aịzaya onye amụma+ kwuo banyere ya, sị: “E nwere onye na-eti mkpu n’ala ịkpa, sị: ‘Kwadebenụ ụzọ Jehova!* Meenụ ka okporo ụzọ ya kwụrụ ọtọ.’”+

  • Matiu 11:10
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 10 Onye a bụ onye ahụ e dere banyere ya, sị: ‘Lee, m na-ezipụ onye ozi m ga-ebu gị ụzọ,* ọ ga-edozikwa ụzọ ị ga-esi bịa.’+

  • Luk 3:2-6
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 2 mgbe Anas bụ otu n’ime ndị isi nchụàjà, Kayafas+ abụrụ nnukwu onye nchụàjà, okwu Chineke ruru Jọn+ nwa Zekaraya ntị n’ala ịkpa.+

      3 O wee na-aga n’obodo niile dị gburugburu Osimiri Jọdan, na-ekwusara ndị mmadụ na ha kwesịrị ime baptizim iji gosi na ha echegharịala ka e wee gbaghara ha mmehie ha,+ 4 dị ka e dere n’akwụkwọ Aịzaya onye amụma, sị: “E nwere onye na-eti mkpu n’ala ịkpa, sị: ‘Kwadebenụ ụzọ Jehova!* Meenụ ka okporo ụzọ ya kwụrụ ọtọ.+ 5 A ga-ekpochi ndagwurugwu niile, meekwa ka ugwu ukwu niile na ugwu nta niile dị larịị. Ụzọ ndị gbagọrọ agbagọ ga-akwụrụ ọtọ, ụzọ ndị na-adịghị larịị adịkwa larịị. 6 Mmadụ* niile ga-ahụkwa otú Chineke ga-esi zọpụta ndị mmadụ.’”+

  • Luk 7:27
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 27 Onye a bụ onye ahụ e dere banyere ya, sị: ‘Lee, m na-ezipụ onye ozi m ga-ebu gị ụzọ bịa,* ọ ga-edozikwa ụzọ ị ga-esi bịa.’+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya